Jems 5:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 È nwere onye n’ime unu ihe na-esiri ike? Ya na-ekpe ekpere.+ È nwere onye obi dị ụtọ? Ya bụọ abụ e ji eto Chineke.+
13 È nwere onye n’ime unu ihe na-esiri ike? Ya na-ekpe ekpere.+ È nwere onye obi dị ụtọ? Ya bụọ abụ e ji eto Chineke.+