Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Ndị Rom 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, otú ahụ mmehie si n’aka otu mmadụ bata n’ụwa, ọnwụ esikwa ná mmehie bata,+ ọnwụ wee gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+
12 N’ihi ya, otú ahụ mmehie si n’aka otu mmadụ bata n’ụwa, ọnwụ esikwa ná mmehie bata,+ ọnwụ wee gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.