8 N’ihi na Jeruselem adaala,
Juda adaakwala,
Maka na ha na-emegide Jehova, ma n’okwu ọnụ ma n’omume.
Ha na-enupụ isi n’ihu onye dị ebube.+
9 Otú ihu ha dị na-egosi ihe ha mere.
Ha na-ekwurịtakwa gbasara mmehie ha ka ndị Sọdọm.+
Ha anaghị ezo ya ezo.
Ha ga-ata ahụhụ, n’ihi na ha na-akpatara onwe ha ọdachi.