Jeremaya 23:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka e nwee eze, bụ́ onye ezi omume, nke ga-esi n’ezinụlọ* Devid.+ Ọ ga na-achị,+ na-egosi na ọ na-aghọta ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+ Jeremaya 33:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’oge ahụ, m ga-eme ka onye* ezi omume si n’ezinụlọ Devid pụta.+ Ọ ga na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+ Zekaraya 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “‘Joshụa Nnukwu Onye Nchụàjà, biko, nụrụ, gị na ndị nchụàjà nọ ọdụ n’ihu gị, n’ihi na ha bụ ihe àmà. Lee, m na-akpọbata ohu m+ aha ya bụ Ome.+ Zekaraya 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Sịkwa ya,“‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ebe ọ nọ pulite, ọ ga-arụkwa ụlọ nsọ Jehova.+
5 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe m ga-eme ka e nwee eze, bụ́ onye ezi omume, nke ga-esi n’ezinụlọ* Devid.+ Ọ ga na-achị,+ na-egosi na ọ na-aghọta ihe, na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+
15 N’oge ahụ, m ga-eme ka onye* ezi omume si n’ezinụlọ Devid pụta.+ Ọ ga na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emekwa ezi omume n’ala a.+
8 “‘Joshụa Nnukwu Onye Nchụàjà, biko, nụrụ, gị na ndị nchụàjà nọ ọdụ n’ihu gị, n’ihi na ha bụ ihe àmà. Lee, m na-akpọbata ohu m+ aha ya bụ Ome.+
12 Sịkwa ya,“‘Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ebe ọ nọ pulite, ọ ga-arụkwa ụlọ nsọ Jehova.+