23 Ndị niile bi na Jeruselem nakwa ndị bi ya nso nọ na-ebesi ákwá ike mgbe Devid na ndị niile ya na ha so si na Ndagwurugwu Kidrọn na-agafe. Eze guzokwa n’akụkụ ndagwurugwu ahụ,+ ndị niile so ya ana-agafe na-aga n’ụzọ e si aga ala ịkpa.
6 O si n’ụlọ Jehova bupụ ogwe osisi arụsị,*+ buga ya na Ndagwurugwu Kidrọn, n’azụ Jeruselem, suo ya ọkụ+ ebe ahụ, gweriekwa ya ya aghọọ ntụ. Ọ wụsasịkwara ntụ ya ebe a na-eli ndị nkịtị.+
18Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, ya na ndị na-eso ụzọ ya pụrụ gafee Ndagwurugwu Kidrọn*+ ma gaa n’ebe e nwere ubi. Ya na ndị na-eso ụzọ ya wee banye n’ubi ahụ.+