Jeremaya 24:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M ga na-elekọta ha, meekwa ka ha lọghachi n’ala a.+ M ga-eme ka ihe gaziere ha. Agaghị m ebibi ha. M ga-akụ ha ka osisi. Agaghịkwa m efopụ ha.+
6 M ga na-elekọta ha, meekwa ka ha lọghachi n’ala a.+ M ga-eme ka ihe gaziere ha. Agaghị m ebibi ha. M ga-akụ ha ka osisi. Agaghịkwa m efopụ ha.+