Diuterọnọmi 21:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-abịa, n’ihi na ọ bụ ha ka Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ka ha na-ejere ya ozi,+ ka ha jiri aha Jehova na-agọzi ndị mmadụ.+ Ha ga-ekwu otú a ga-esi edozi esemokwu ọ bụla gbasara iti mmadụ ihe ma ọ bụ igbu mmadụ.+
5 “Ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ga-abịa, n’ihi na ọ bụ ha ka Jehova bụ́ Chineke unu họọrọ ka ha na-ejere ya ozi,+ ka ha jiri aha Jehova na-agọzi ndị mmadụ.+ Ha ga-ekwu otú a ga-esi edozi esemokwu ọ bụla gbasara iti mmadụ ihe ma ọ bụ igbu mmadụ.+