-
Ezikiel 34:7, 8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 “‘“N’ihi ya, ndị ọzụzụ atụrụ, nụrụnụ ihe Jehova kwuru: 8 ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, “Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, m ga-emerịrị ihe n’ihi na anụ ọhịa niile ejirila atụrụ m mere anụ oriri maka na atụrụ m enweghị onye na-azụ ha, ndị na-azụ ha achọghịkwa ịma ebe ha nọ. Kama, ha hapụrụ ịzụ ha na-azụ onwe ha.”’
-