8 Ọ gakwaara ruo na Ndagwurugwu Hinọm,+ garakwa ruo ná mkpọda obodo ndị Jebus+ nke dị n’ebe ndịda, ya bụ, Jeruselem.+ Ala ha rukwara n’ugwu dị n’agbata ebe ọdịda anyanwụ Ndagwurugwu Hinọm na ebe Ndagwurugwu Refeyim gwụrụ n’ebe ugwu.
12 N’ebe ọdịda anyanwụ, ala ha kwụsịrị n’Oké Osimiri Mediterenian*+ nakwa n’ala dị n’akụkụ ya. Ebe ndị a niile bụ ókè ala ụmụ Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
28Ehaz+ dị afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Devid nna nna ya mere ihe dị mma n’anya Jehova, ma o meghị ka Devid.+
3 O sukwara àjà ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm,* kpọọkwa ụmụ ya ndị nwoke ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel nọ na-akpa.
31 Ha arụọla ebe ndị dị elu na Tofet nke dị na Ndagwurugwu Nwa Hinọm.*+ Ha na-anọ ebe ahụ akpọ ụmụ ha ndị nwoke na ụmụ ha ndị nwaanyị ọkụ.+ Ihe a ha na-eme abatatụbeghị m n’obi.* Ọ bụghịkwa mụnwa gwara ha mewe ya.’+