Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 28:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ehaz+ dị afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Devid nna nna ya mere ihe dị mma n’anya Jehova, ma o meghị ka Devid.+

  • 2 Ihe E Mere 28:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 O sukwara àjà ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm,* kpọọkwa ụmụ ya ndị nwoke ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel nọ na-akpa.

  • 2 Ihe E Mere 33:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Manase+ dị afọ iri na abụọ mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri ise na ise na Jeruselem.+

  • 2 Ihe E Mere 33:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Ọ kpọkwara ụmụ ya ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm+ iji chụọ àjà.+ O mere anwansi,*+ gbaa afa, mee mgbaasị. Ọ họpụtakwara ndị ga na-agba afa na ndị ga na-akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Ihe ọjọọ o mere, nke kpasuru Jehova iwe, karịrị akarị.

  • Aịzaya 57:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  5 Ndị mmekọahụ na-agụsi ike n’ebe osisi ukwu dị iche iche dị,+

      Nakwa n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko,+

      Ndị na-egbu ụmụaka na ndagwurugwu dị iche iche,+

      N’ebe ndị gbawara agbawa ná nnukwu nkume?

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya