-
Diuterọnọmi 28:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Jehova ga-eme ka ndị iro unu merie unu.+ Unu ga-esi n’otu ụzọ gaa ịlụso ha agha, ma unu ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu ha. Alaeze niile dị n’ụwa ga-atụ ụjọ mgbe ha ga-ahụ ihe ọjọọ ndị na-eme unu.+ 26 Ozu unu ga-abụrụ nnụnụ niile na-efe n’eluigwe na anụmanụ ndị na-agagharị n’ala ihe oriri, e nweghịkwa onye ga-achụpụ ha.+
-