2 Ndị Eze 24:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’oge Jehoyakim na-achị, Nebukadneza+ eze Babịlọn bịara lụso ya agha, ya agbawara ya ohu ruo afọ atọ. Ma, o mechara nupụrụ ya isi. Jeremaya 36:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya bụ́ eze Juda, Jehova gwara Jeremaya, sị: Jeremaya 46:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe a ka o kwuru gbasara Ijipt,+ ya bụ, gbasara ndị agha Fero+ Niko bụ́ eze Ijipt, onye Nebukadneza* eze Babịlọn meriri na Kakemish, n’akụkụ Osimiri Yufretis, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda: Daniel 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Jehoyakim+ Eze Juda, Nebukadneza Eze Babịlọn bịara Jeruselem nọchibido ya.+
24 N’oge Jehoyakim na-achị, Nebukadneza+ eze Babịlọn bịara lụso ya agha, ya agbawara ya ohu ruo afọ atọ. Ma, o mechara nupụrụ ya isi.
2 Ihe a ka o kwuru gbasara Ijipt,+ ya bụ, gbasara ndị agha Fero+ Niko bụ́ eze Ijipt, onye Nebukadneza* eze Babịlọn meriri na Kakemish, n’akụkụ Osimiri Yufretis, n’afọ nke anọ n’ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda:
1 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Jehoyakim+ Eze Juda, Nebukadneza Eze Babịlọn bịara Jeruselem nọchibido ya.+