Abụ Ọma 113:5-7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ònye dị ka Jehova Chineke anyị,+Onye bi* n’ebe dị elu? 6 Ọ na-ehulata ka o lee eluigwe na ụwa anya.+ 7 Ọ na-esi n’ájá ekulite onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya. Ọ na-esi n’ebe a na-ekpofu ntụ* ekulite ogbenye,+
5 Ònye dị ka Jehova Chineke anyị,+Onye bi* n’ebe dị elu? 6 Ọ na-ehulata ka o lee eluigwe na ụwa anya.+ 7 Ọ na-esi n’ájá ekulite onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya. Ọ na-esi n’ebe a na-ekpofu ntụ* ekulite ogbenye,+