Jeremaya 31:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Jehova kwukwara, sị, “Ọgbụgba ndụ mụ na ndị Izrel ga-agba mgbe oge ahụ gachara* bụ na m ga-etinye iwu m n’ime ha,+ deekwa ya n’obi ha.+ M ga-abụ Chineke ha. Ha ga-abụkwa ndị m.”+
33 Jehova kwukwara, sị, “Ọgbụgba ndụ mụ na ndị Izrel ga-agba mgbe oge ahụ gachara* bụ na m ga-etinye iwu m n’ime ha,+ deekwa ya n’obi ha.+ M ga-abụ Chineke ha. Ha ga-abụkwa ndị m.”+