Ezikiel 37:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke gwaziri m, sị: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a bụ ndị Izrel niile.+ Ha na-asị, ‘Ọkpụkpụ anyị akpọọla nkụ. Anyị enweghịzi olileanya.+ E bibiela anyị kpamkpam.’
11 Chineke gwaziri m, sị: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a bụ ndị Izrel niile.+ Ha na-asị, ‘Ọkpụkpụ anyị akpọọla nkụ. Anyị enweghịzi olileanya.+ E bibiela anyị kpamkpam.’