2 Samuel 17:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ezigbo ụjọ ga-ejide ma dike nke obi ya dị ka obi ọdụm,+ n’ihi na ndị Izrel niile ma na nna gị bụ dike,+ marakwa na obi kara ndị so ya. Ilu 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe a na-enweghị onye na-achụ ha,Ma obi na-esi ndị ezi omume ike ka ọdụm.+
10 Ezigbo ụjọ ga-ejide ma dike nke obi ya dị ka obi ọdụm,+ n’ihi na ndị Izrel niile ma na nna gị bụ dike,+ marakwa na obi kara ndị so ya.
28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe a na-enweghị onye na-achụ ha,Ma obi na-esi ndị ezi omume ike ka ọdụm.+