Ọpụpụ 27:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ị ga-arụnye mpi+ n’akụkụ ya anọ. Ị ga-arụkọta mpi ndị ahụ na ebe ịchụàjà ahụ ka ha bụrụ otu, ị ga-ejikwa ọla kọpa machie ebe ịchụàjà ahụ.+ Mkpughe 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe mmụọ ozi nke isii+ fụrụ opi ya,+ anụrụ m olu si na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ+ nke dị n’ihu Chineke.
2 Ị ga-arụnye mpi+ n’akụkụ ya anọ. Ị ga-arụkọta mpi ndị ahụ na ebe ịchụàjà ahụ ka ha bụrụ otu, ị ga-ejikwa ọla kọpa machie ebe ịchụàjà ahụ.+
13 Mgbe mmụọ ozi nke isii+ fụrụ opi ya,+ anụrụ m olu si na mpi ndị dị n’ebe ịchụàjà ahụ e ji ọlaedo rụọ+ nke dị n’ihu Chineke.