Ọpụpụ 29:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ị ga-akpụtazi oké ehi ahụ n’ihu ụlọikwuu nzute. Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ.+ Levitikọs 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O wee kpụta oké ehi e ji achụ àjà mmehie, Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ e ji achụ àjà mmehie.+
10 “Ị ga-akpụtazi oké ehi ahụ n’ihu ụlọikwuu nzute. Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ.+
14 O wee kpụta oké ehi e ji achụ àjà mmehie, Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ e ji achụ àjà mmehie.+