Aịzaya 55:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,Otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,Otú ahụkwa ka otú m si eche echiche si karịa otú unu si eche echiche.+ Jeremaya 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ́ bụghị gị mere onwe gị ihe a,Ebe ọ bụ na ị hapụrụ Jehova bụ́ Chineke gị+N’oge o du gị na-eje n’ụzọ?
9 N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,Otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,Otú ahụkwa ka otú m si eche echiche si karịa otú unu si eche echiche.+
17 Ọ́ bụghị gị mere onwe gị ihe a,Ebe ọ bụ na ị hapụrụ Jehova bụ́ Chineke gị+N’oge o du gị na-eje n’ụzọ?