Aịzaya 14:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 I kwuru n’obi gị, sị: ‘M ga-agbago n’eluigwe.+ M ga-ebuli ocheeze m ka ọ dị elu karịa kpakpando Chineke.+ M ga-anọdụ ala n’ugwu nzukọ,N’ime ime ebe ugwu.+ 14 M ga-agafe ígwé ojii, gbagoo n’eluigwe. M ga-eme onwe m ka m yie Onye Kacha Elu.’
13 I kwuru n’obi gị, sị: ‘M ga-agbago n’eluigwe.+ M ga-ebuli ocheeze m ka ọ dị elu karịa kpakpando Chineke.+ M ga-anọdụ ala n’ugwu nzukọ,N’ime ime ebe ugwu.+ 14 M ga-agafe ígwé ojii, gbagoo n’eluigwe. M ga-eme onwe m ka m yie Onye Kacha Elu.’