Job 34:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ na-ebibi ndị dị ike n’ebughị ụzọ mee nchọpụta,Ọ na-akpọrọkwa ndị ọzọ dochie ha.+ Aịzaya 43:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Anaghịkwa m agbanwe agbanwe.+ O nweghị onye ga-anapụtali m ihe m ji n’aka.+ M mewe ihe m chọrọ ime, ònye ga-egbochili m ime ya?”+
13 Anaghịkwa m agbanwe agbanwe.+ O nweghị onye ga-anapụtali m ihe m ji n’aka.+ M mewe ihe m chọrọ ime, ònye ga-egbochili m ime ya?”+