Daniel 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze gbanwere aha ha.* Ọ gụrụ Daniel Belteshaza,+ gụọ Hananaya Shedrak, gụọ Mishel Mishak, gụọ Azaraya Abednego.+ Daniel 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ikpeazụ, Daniel, onye e ji aha chi m+ gụọ Belteshaza,+ onye mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ na-akpa ike n’ime ya,+ batara. M wee kọọrọ ya nrọ ahụ, sị:
7 Onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze gbanwere aha ha.* Ọ gụrụ Daniel Belteshaza,+ gụọ Hananaya Shedrak, gụọ Mishel Mishak, gụọ Azaraya Abednego.+
8 N’ikpeazụ, Daniel, onye e ji aha chi m+ gụọ Belteshaza,+ onye mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ na-akpa ike n’ime ya,+ batara. M wee kọọrọ ya nrọ ahụ, sị: