Daniel 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’abalị, e mere ka Daniel mata ihe nzuzo ahụ n’ọhụụ.+ Daniel wee too Chineke nke eluigwe. Daniel 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Eze Belshaza,+ mụnwa bụ́ Daniel hụrụ ọhụụ ọzọ mgbe m hụchara ọhụụ ahụ m hụburu.+
8 N’afọ nke atọ n’ọchịchị Eze Belshaza,+ mụnwa bụ́ Daniel hụrụ ọhụụ ọzọ mgbe m hụchara ọhụụ ahụ m hụburu.+