Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 33:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ọ sịrị:

      “Jehova si na Saịnaị bịa.+

      O sikwa na Sia nwukwasị ha ka ìhè.

      O si na Peran bụ́ ugwu ugwu mee ka ebube ya nwuo ka ìhè.+

      Ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi* sokwa ya.+

      Ndị agha ya nọkwa ya n’aka nri.+

  • 1 Ndị Eze 22:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Mịkaya asị: “Nụrụnụ ihe Jehova chọrọ ka m gwa unu: M hụrụ ka Jehova nọ n’ocheeze ya+ nakwa ka ndị mmụọ ozi niile guzo n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+

  • Abụ Ọma 68:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ụgbọ ịnyịnya agha Chineke dị iri puku kwuru iri puku, puku kwuru puku.+

      Jehova esila na Saịnaị bata n’ebe dị nsọ.+

  • Ndị Hibru 12:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Kama, unu bịara nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa n’obodo Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi ndị

  • Jud 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ịnọk,+ onye nke asaa malite n’Adam, bukwara amụma banyere ha mgbe ọ sịrị: “Lee, Jehova* bịara, ya na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi* ya+

  • Mkpughe 5:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Ahụrụ m ọtụtụ ndị mmụọ ozi gbara ocheeze ahụ na ndị mmụọ ozi anọ ahụ* na ndị okenye ahụ gburugburu, nụkwa olu ha. Ha dị iri puku kwuru iri puku, na puku kwuru puku.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya