-
2 Ndị Eze 17:13, 14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Jehova sikwa n’aka ndị amụma ya niile na ndị ọhụụ niile+ na-adọ ndị Izrel na ndị Juda aka ná ntị, sị: “Hapụnụ ihe ọjọọ unu na-eme.+ Na-edebenụ iwu m, na-esonụ ntụziaka m, na-edebekwanụ iwu niile m nyere nna nna unu hà, ndị m gwara ndị amụma, bụ́ ndị ohu m, ka ha gwa unu.” 14 Ma ha egeghị ntị, kama ha nọ na-eme isi ike* ka ndị nna nna ha, ndị na-enweghị okwukwe na Jehova bụ́ Chineke ha.+
-