Abụ Ọma 139:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọchịchịrị agaghịdị agbara gị ọchịchịrị,Kama abalị ga na-enwu gbaa ka ehihie.+ Ọchịchịrị na ìhè bụụrụ gị otu ihe.+ Ndị Hibru 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+
12 Ọchịchịrị agaghịdị agbara gị ọchịchịrị,Kama abalị ga na-enwu gbaa ka ehihie.+ Ọchịchịrị na ìhè bụụrụ gị otu ihe.+
13 E nweghịkwa ihe e kere eke e zoro ezo n’anya ya,+ kama ihe niile gba ọtọ, gherekwa oghe n’anya onye ahụ anyị ga-aza ajụjụ.+