Daniel 4:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ka eze ka kpụ okwu a n’ọnụ, otu olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Eze Nebukadneza, a na-agwa gị, sị, ‘A napụla gị alaeze gị,+ Daniel 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Eze, Chineke Onye Kacha Elu nyere Nebukadneza nna gị* alaeze a, mee ka ọ bụrụ onye ukwu na onye a na-akwanyere ùgwù na onye a na-asọpụrụ.+ Daniel 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma mgbe ọ dịwara mpako, ya akpọchiekwa obi ya, o buliri onwe ya elu,+ e wee chụtuo ya n’ocheeze ya, n’alaeze ya. A kpụkwara ùgwù ya n’ala.
31 Ka eze ka kpụ okwu a n’ọnụ, otu olu si n’eluigwe kwuo, sị: “Eze Nebukadneza, a na-agwa gị, sị, ‘A napụla gị alaeze gị,+
18 Eze, Chineke Onye Kacha Elu nyere Nebukadneza nna gị* alaeze a, mee ka ọ bụrụ onye ukwu na onye a na-akwanyere ùgwù na onye a na-asọpụrụ.+
20 Ma mgbe ọ dịwara mpako, ya akpọchiekwa obi ya, o buliri onwe ya elu,+ e wee chụtuo ya n’ocheeze ya, n’alaeze ya. A kpụkwara ùgwù ya n’ala.