Luk 21:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 A ga-ejikwa mma agha gbuo ha. A ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile.+ Ndị mba ọzọ* ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge ndị mba ọzọ ga-ezu.+
24 A ga-ejikwa mma agha gbuo ha. A ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile.+ Ndị mba ọzọ* ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge ndị mba ọzọ ga-ezu.+