Hosia 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Fụọnụ opi+ na Gibia, fụọkwanụ opi na Rema.+ Tienụ mkpu agha na Bet-even.+ Benjamin, anyị so gị n’azụ. Hosia 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even.+ Ndị ya ga-eruru ya uju,Ha na ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị maka ya, nakwa maka ebube ya. N’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.
8 Fụọnụ opi+ na Gibia, fụọkwanụ opi na Rema.+ Tienụ mkpu agha na Bet-even.+ Benjamin, anyị so gị n’azụ.
5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even.+ Ndị ya ga-eruru ya uju,Ha na ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị maka ya, nakwa maka ebube ya. N’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.