Aịzaya 40:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ònye ka ọbụ aka ya nwere ike ịba mmiri niile dị n’oké osimiri?+ Ònyekwa ji ọbụ aka* ya tụọ eluigwe? Ònye wụnyere ájá dị n’ala n’ihe e ji atụ̀ ihe+Ma ọ bụ jiri ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu ukwu,Jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu nta?
12 Ònye ka ọbụ aka ya nwere ike ịba mmiri niile dị n’oké osimiri?+ Ònyekwa ji ọbụ aka* ya tụọ eluigwe? Ònye wụnyere ájá dị n’ala n’ihe e ji atụ̀ ihe+Ma ọ bụ jiri ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu ukwu,Jirikwa ihe e ji atụ̀ ihe tụọ ugwu nta?