Aịzaya 49:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Agụụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ.+ Oké okpomọkụ agaghị adị ebe ha nọ, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ebere ga na-edu ha,+Ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+ Aịzaya 52:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Unu agaghị eji ụjọ pụọ. Unu agaghịkwa eji ọsọ gbapụ,N’ihi na Jehova ga-ebutere unu ụzọ.+ Chineke Izrel ga na-anọkwa unu n’azụ na-echebe unu.+
10 Agụụ agaghị agụ ha, akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ.+ Oké okpomọkụ agaghị adị ebe ha nọ, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ebere ga na-edu ha,+Ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+
12 Unu agaghị eji ụjọ pụọ. Unu agaghịkwa eji ọsọ gbapụ,N’ihi na Jehova ga-ebutere unu ụzọ.+ Chineke Izrel ga na-anọkwa unu n’azụ na-echebe unu.+