Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 28:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 N’ihi na Jehova ga-ebili otú o biliri n’Ugwu Perezim.

      Ọ ga-ewe iwe otú o were na ndagwurugwu dị nso na Gibiọn.+

      Ọ ga-eme ihe ọ na-eme, ihe dị ịtụnanya.

      Ọ ga-arụkwa ọrụ ya, ọrụ na-eju anya.+

  • Aịzaya 29:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 N’ihi ya, m ga-eme ha ihe dị ịtụnanya ọzọ.+

      Ọ ga-atụ ha n’anya. N’eziokwu, ọ ga-atụ ha n’anya.

      Amamihe nke ndị ha ma ihe ga-ala n’iyi.+

      Ndị ha nwere uche agaghịzi na-aghọta ihe.”

  • Abụ Ákwá 4:11, 12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 Jehova egosila na ezigbo iwe ji ya.

      Iwe ya dị ka ọkụ na-ere ere.+

      O sunyekwala Zayọn ọkụ nke na-erechapụ ntọala ya.+

      ל [Lamed]

      12 Ndị eze ụwa na ndị niile bi n’elu ala ekwetaghị

      Na onye mmegide na onye iro ga-abata n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.+

  • Ọrụ Ndịozi 13:40, 41
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 40 N’ihi ya, kpacharanụ anya ka ihe e kwuru n’Akwụkwọ Ndị Amụma ghara ime unu. E kwuru, sị: 41 ‘Unu ndị ọ na-amasị ilelị ihe anya, hụnụ ọrụ m na-arụ n’oge unu. Ọ bụ ọrụ unu na-agaghị ekweta na m rụrụ ọ bụrụgodị na mmadụ akọọrọ unu ya nke ọma. Ma, ọ ga-eju unu anya, unu ga-alakwa n’iyi.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya