Jeremaya 49:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi ya, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri ime Ịdọm na ihe o bu n’obi ime ndị bi na Timan:+ N’eziokwu, a ga na-akpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha. Ọ ga-eme ka ebe ha na-ata ahịhịa tọgbọrọ nkịtị n’ihi ihe ndị bi na ha mere.+ Joel 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma, Ijipt ga-atọgbọrọ chakoo,+Ịdọm ga-aghọkwa ala ịkpa a na-enweghị ihe dị na ya,+N’ihi na ha mesiri ndị Juda ike,+Bụ́ ndị ha nọ n’ala ha gbuo* ndị aka ha dị ọcha.+
20 N’ihi ya, nụrụnụ ihe Jehova kpebiri ime Ịdọm na ihe o bu n’obi ime ndị bi na Timan:+ N’eziokwu, a ga na-akpụrụ ụmụ atụrụ si n’ìgwè atụrụ ha. Ọ ga-eme ka ebe ha na-ata ahịhịa tọgbọrọ nkịtị n’ihi ihe ndị bi na ha mere.+
19 Ma, Ijipt ga-atọgbọrọ chakoo,+Ịdọm ga-aghọkwa ala ịkpa a na-enweghị ihe dị na ya,+N’ihi na ha mesiri ndị Juda ike,+Bụ́ ndị ha nọ n’ala ha gbuo* ndị aka ha dị ọcha.+