Aịzaya 55:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 Ndị niile akpịrị na-akpọ nkụ,+ bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghị ego, bịanụ zụrụ ihe rie,Bịakwanụ zụrụ mmanya na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+ Luk 6:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Unu ndị agụụ na-agụ ugbu a na-enwe obi ụtọ, n’ihi na afọ ga-eju unu.+ “Unu ndị na-ebe ákwá ugbu a na-enwe obi ụtọ, n’ihi na unu ga-achị ọchị.+
55 Ndị niile akpịrị na-akpọ nkụ,+ bịanụ ṅụọ mmiri.+ Ndị na-enweghị ego, bịanụ zụrụ ihe rie,Bịakwanụ zụrụ mmanya na mmiri ara ehi+ n’ejighị ego, n’akwụghịkwa ụgwọ.+
21 “Unu ndị agụụ na-agụ ugbu a na-enwe obi ụtọ, n’ihi na afọ ga-eju unu.+ “Unu ndị na-ebe ákwá ugbu a na-enwe obi ụtọ, n’ihi na unu ga-achị ọchị.+