Ọpụpụ 16:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova wee sị Mosis: “M ga-eme ka achịcha si n’eluigwe zooro unu ka mmiri.+ Kwa ụbọchị, onye ọ bụla n’ime ndị m ga-aga kporo nke ga-ezuru ya n’ụbọchị,+ ka m wee nwalee ha mara ma hà ga-erube isi n’iwu m ka ọ̀ bụ na ha agaghị erube isi.+ Ọpụpụ 16:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mosis wee sị ha: “Onye ahapụla ihe ọ bụla n’ime ya ruo ụtụtụ.”+
4 Jehova wee sị Mosis: “M ga-eme ka achịcha si n’eluigwe zooro unu ka mmiri.+ Kwa ụbọchị, onye ọ bụla n’ime ndị m ga-aga kporo nke ga-ezuru ya n’ụbọchị,+ ka m wee nwalee ha mara ma hà ga-erube isi n’iwu m ka ọ̀ bụ na ha agaghị erube isi.+