Mak 1:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Otú o si ezi ihe juru ha anya n’ihi na ọ nọ na-ezi ha ihe ka onye Chineke nyere ikike, ọ bụghị ka ndị odeakwụkwọ.+ Luk 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Otú o si ezi ihe jukwara ha anya,+ n’ihi na ọ na-ezi ha ihe ka onye Chineke nyere ikike.
22 Otú o si ezi ihe juru ha anya n’ihi na ọ nọ na-ezi ha ihe ka onye Chineke nyere ikike, ọ bụghị ka ndị odeakwụkwọ.+