Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 O nweghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla.+ Ọ bụ chi a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’akụkụ* Nna ya+ kọwara onye Nna ya bụ.+
18 O nweghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla.+ Ọ bụ chi a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’akụkụ* Nna ya+ kọwara onye Nna ya bụ.+