Luk 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jizọs wee jụọ ndị Farisii na ndị ahụ ma Iwu, sị: “È kwesịrị ịgwọ ọrịa n’Ụbọchị Izu Ike, ka ọ̀ bụ na e kwesịghị?”+ Jọn 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụfọdụ ndị Farisii malitere ịsị: “Ọ bụghị Chineke zitere nwoke a n’ihi na ọ naghị edebe Ụbọchị Izu Ike.”+ Ndị ọzọ sịrị: “Olee otú onye mmehie ga-esi na-arụ ụdị ọrụ ebube* ndị ahụ?”+ N’ihi ya, ha kewara.+
3 Jizọs wee jụọ ndị Farisii na ndị ahụ ma Iwu, sị: “È kwesịrị ịgwọ ọrịa n’Ụbọchị Izu Ike, ka ọ̀ bụ na e kwesịghị?”+
16 Ụfọdụ ndị Farisii malitere ịsị: “Ọ bụghị Chineke zitere nwoke a n’ihi na ọ naghị edebe Ụbọchị Izu Ike.”+ Ndị ọzọ sịrị: “Olee otú onye mmehie ga-esi na-arụ ụdị ọrụ ebube* ndị ahụ?”+ N’ihi ya, ha kewara.+