Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 8:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 O wee jụọ ha, sị: “Ma ònye ka ununwa chere na m bụ?” Pita zara ya, sị: “Ị bụ Kraịst.”+

  • Luk 9:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Ya asị ha: “Ma, ònye ka ununwa chere na m bụ?” Pita asị: “Kraịst nke Chineke.”+

  • Jọn 1:40, 41
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 40 Andru+ nwanne Saịmọn Pita bụ otu n’ime mmadụ abụọ ahụ nụrụ ihe Jọn kwuru wee soro Jizọs. 41 Ihe mbụ o mere bụ ịchọta nwanne ya, bụ́ Saịmọn, sị ya: “Anyị ahụla Mezaya+ ahụ” (nke pụtara “Kraịst”).

  • Jọn 4:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Ama m na Mezaya, onye a na-akpọ Kraịst, na-abịa. Mgbe ọ bụla ọ bịara, ọ ga-akọwara anyị ihe niile.”

  • Jọn 11:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị. Ekwetara m na ị bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, Onye ga-abịa n’ụwa.”

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya