Abụ Ọma 118:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụAghọọla nkume ji ụlọ.+ 23 Ihe a si n’aka Jehova.+ Ọ dị ebube n’anya anyị.+ Mak 12:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe a e dere n’Akwụkwọ Nsọ: ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ 11 Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?”+
22 Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụAghọọla nkume ji ụlọ.+ 23 Ihe a si n’aka Jehova.+ Ọ dị ebube n’anya anyị.+
10 Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe a e dere n’Akwụkwọ Nsọ: ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ 11 Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?”+