1 Ndị Kọrịnt 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Iko mmanya anyị na-ekele Chineke maka ya, ọ́ bụghị ọbara Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+ Achịcha ahụ anyị na-anyawa, ọ́ bụghịkwa ahụ́ Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+
16 Iko mmanya anyị na-ekele Chineke maka ya, ọ́ bụghị ọbara Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+ Achịcha ahụ anyị na-anyawa, ọ́ bụghịkwa ahụ́ Kraịst ka ọ nọchiri anya ya?+