Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 22:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ha kere uwe m,

      Ha fekwaara uwe m nza.+

  • Mak 15:24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 24 Ha wee kpọgide ya n’osisi. Ha fekwara nza kee uwe elu ya ka ha mara onye ga-achịrị nke ọ ga-achịrị.+

  • Luk 23:34
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 34 Ma Jizọs nọ na-asị: “Nna, gbaghara ha, n’ihi na ha amaghị ihe ha na-eme.” Ha fekwaara uwe ya nza ka ha mara onye ga-achịrị nke ọ ga-achịrị.+

  • Jọn 19:23, 24
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Mgbe ndị agha ahụ kpọgidere Jizọs n’osisi, ha chịịrị uwe elu ya ma kee ya ụzọ anọ, otu ụzọ maka otu onye agha. Ha chịkwaara uwe ime ya. Ma uwe ime ya enweghị ebe a dụkọtara ya n’ihi na a kpara ya akpa si n’elu ruo n’ala. 24 Ha gwara ibe ha, sị: “Ka anyị ghara ịdọwa ya adọwa, kama ka anyị fee nza iji mata onye ọ ga-abụ nke ya.”+ Ihe a bụ ka e wee mezuo ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, nke sịrị: “Ha kere uwe m, ha fekwaara uwe m nza.”+ Ndị agha ahụ mere ihe ndị a n’eziokwu.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya