22 Ma nke ahụ a ghara n’ebe ogwu juru bụ onye na-anụ okwu ahụ, ma nchegbu nke oge a*+ na akụnụba nke na-aghọgbu ndị mmadụ na-akpagbu okwu ahụ, okwu ahụ aghara ịmị mkpụrụ.+
14 Ma ndị ahụ dara n’ebe ogwu juru bụ ndị nụrụ okwu ahụ, ma nchegbu na akụnụba+ na ikpori ndụ na-emegharị ha anya.+ Ihe ndị a na-akpagbu okwu ahụ ha nụrụ, ha anaghịkwa amị mkpụrụ.+