Matiu 13:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma nke ahụ a ghara n’ala dị mma bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-aghọta ihe ọ pụtara, na-amịkwa mkpụrụ ma na-emepụta ihe. Ọ na-amị mkpụrụ okpukpu otu narị (100), mịa ụfọdụ okpukpu iri isii, mịakwa ndị ọzọ okpukpu iri atọ.”+ Luk 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị ji ezigbo obi nụ okwu ahụ, ya adịgide n’obi ha,+ ha ana-edi nsogbu ndị bịaara ha, na-amịkwa mkpụrụ.+
23 Ma nke ahụ a ghara n’ala dị mma bụ onye na-anụ okwu ahụ ma na-aghọta ihe ọ pụtara, na-amịkwa mkpụrụ ma na-emepụta ihe. Ọ na-amị mkpụrụ okpukpu otu narị (100), mịa ụfọdụ okpukpu iri isii, mịakwa ndị ọzọ okpukpu iri atọ.”+
15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị ji ezigbo obi nụ okwu ahụ, ya adịgide n’obi ha,+ ha ana-edi nsogbu ndị bịaara ha, na-amịkwa mkpụrụ.+