Matiu 10:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 “Onye na-anabata unu na-anabatakwa m. Onye na-anabata m na-anabatakwa Onye zitere m.+ Luk 9:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 wee sị ha: “Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị a n’aha m na-anabatakwa m. Onye ọ bụla nke na-anabata m na-anabatakwa onye zitere m.+ N’ihi na onye na-eme onwe ya ka onye ka nta n’etiti unu niile bụ onye dị ukwuu.”+ Jọn 13:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’eziokwu, ana m asị unu na onye na-anabata onye ọ bụla m zitere na-anabata m.+ Onye na-anabatakwa m na-anabata Onye zitere m.”+
48 wee sị ha: “Onye ọ bụla nke na-anabata nwatakịrị a n’aha m na-anabatakwa m. Onye ọ bụla nke na-anabata m na-anabatakwa onye zitere m.+ N’ihi na onye na-eme onwe ya ka onye ka nta n’etiti unu niile bụ onye dị ukwuu.”+
20 N’eziokwu, ana m asị unu na onye na-anabata onye ọ bụla m zitere na-anabata m.+ Onye na-anabatakwa m na-anabata Onye zitere m.”+