Matiu 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe Jizọs si ebe ahụ pụọ, ọ hụrụ otu nwoke aha ya bụ Matiu ka ọ nọ ọdụ n’ebe a na-anakọta ụtụ. O wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie, soro ya.+ Mak 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ma mgbe ọ na-agafe, ọ hụrụ Livaị nwa Alfiọs ka ọ nọ ọdụ n’ebe a na-anakọta ụtụ. O wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie, soro ya.+
9 Mgbe Jizọs si ebe ahụ pụọ, ọ hụrụ otu nwoke aha ya bụ Matiu ka ọ nọ ọdụ n’ebe a na-anakọta ụtụ. O wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie, soro ya.+
14 Ma mgbe ọ na-agafe, ọ hụrụ Livaị nwa Alfiọs ka ọ nọ ọdụ n’ebe a na-anakọta ụtụ. O wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” O wee bilie, soro ya.+