Matiu 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe Jizọs hụrụ ìgwè mmadụ gburugburu ya, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha na ya banye n’ụgbọ mmiri gaa n’ofe nke ọzọ.+ Matiu 8:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọ banyere n’ụgbọ mmiri, ndị na-eso ụzọ ya sooro ya.+ Mak 4:35, 36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’ụbọchị ahụ, mgbe o ruru ná mgbede, ọ sịrị ha: “Ka anyị gafee n’ofe nke ọzọ nke osimiri a.”+ 36 N’ihi ya, mgbe ha gwachara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa, ha ji ụgbọ kwọrọ ya. E nwekwara ụgbọ ndị ọzọ so ụgbọ ọ nọ na ya.+
18 Mgbe Jizọs hụrụ ìgwè mmadụ gburugburu ya, ọ gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha na ya banye n’ụgbọ mmiri gaa n’ofe nke ọzọ.+
35 N’ụbọchị ahụ, mgbe o ruru ná mgbede, ọ sịrị ha: “Ka anyị gafee n’ofe nke ọzọ nke osimiri a.”+ 36 N’ihi ya, mgbe ha gwachara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa, ha ji ụgbọ kwọrọ ya. E nwekwara ụgbọ ndị ọzọ so ụgbọ ọ nọ na ya.+