Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 8:27, 28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya gawaziri n’obodo nta ndị dị na Sizaria Filipaị. Mgbe ha nọ n’ụzọ, ọ malitere ịjụ ndị na-eso ụzọ ya ajụjụ, sị: “Ònye ka ndị mmadụ na-asị na m bụ?”+ 28 Ha sịrị ya: “Jọn Onye Na-eme Baptizim.+ Ma ndị ọzọ na-asị na ị bụ Ịlaịja.+ Ndị ọzọ na-asịkwa, otu n’ime ndị amụma.”

  • Luk 9:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 E mechaa, mgbe naanị ya nọ na-ekpe ekpere, ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya, ya ajụọ ha, sị: “Ònye ka ndị mmadụ na-asị na m bụ?”+ 19 Ha asị: “Jọn Onye Na-eme Baptizim. Ma ndị ọzọ na-asị na ị bụ Ịlaịja, ndị ọzọkwa na-asị na otu n’ime ndị amụma oge ochie esila n’ọnwụ bilie.”+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya