Matiu 14:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mgbe o si n’ụgbọ mmiri pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ wee metere ha ebere,+ gwọọkwa ndị nke na-arịa ọrịa.+ Mak 6:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mgbe ha si n’ụgbọ pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ, ya emetere ha ebere+ n’ihi na ha dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ O wee malite izi ha ọtụtụ ihe.+ Jọn 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ìgwè mmadụ nọkwa na-eso ya+ n’ihi na ha na-ahụ ọrụ ebube ndị ọ na-arụ* mgbe ọ na-agwọ ndị ọrịa.+
14 Mgbe o si n’ụgbọ mmiri pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ wee metere ha ebere,+ gwọọkwa ndị nke na-arịa ọrịa.+
34 Mgbe ha si n’ụgbọ pụta, ọ hụrụ ìgwè mmadụ, ya emetere ha ebere+ n’ihi na ha dị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.+ O wee malite izi ha ọtụtụ ihe.+