Matiu 16:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’eziokwu, olee uru ọ ga-abara mmadụ ma o nwetachaa ụwa niile ma tụfuo ndụ* ya?+ Ma ọ bụ, gịnị ka mmadụ ga-eji gbanwere ndụ* ya?+ Mak 8:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’eziokwu, olee uru ọ ga-abara mmadụ ma o nwetachaa ụwa niile ma tụfuo ndụ* ya?+
26 N’eziokwu, olee uru ọ ga-abara mmadụ ma o nwetachaa ụwa niile ma tụfuo ndụ* ya?+ Ma ọ bụ, gịnị ka mmadụ ga-eji gbanwere ndụ* ya?+